Jọn 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jizọs zara, sị: “Ọ́ bụghị awa iri na abụọ ka a na-enwe ìhè n’ụbọchị? Ọ bụrụ na mmadụ na-ejegharị n’oge ìhè dị,+ ọ dịghị akpọ ụkwụ n’ihe ọ bụla, n’ihi na ọ na-ahụ ìhè nke ụwa a. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:9 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 210-211
9 Jizọs zara, sị: “Ọ́ bụghị awa iri na abụọ ka a na-enwe ìhè n’ụbọchị? Ọ bụrụ na mmadụ na-ejegharị n’oge ìhè dị,+ ọ dịghị akpọ ụkwụ n’ihe ọ bụla, n’ihi na ọ na-ahụ ìhè nke ụwa a.