Jọn 11:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 N’ihi ya, Jizọs adịkwaghị ejegharị n’ihu ọha+ n’etiti ndị Juu,+ kama ọ hapụrụ ebe ahụ gaa n’obodo dị nso n’ala ịkpa, banye n’otu obodo a na-akpọ Ifrem.+ Ya na ndị na-eso ụzọ ya wee nọrọ n’ebe ahụ. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:54 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 215-216
54 N’ihi ya, Jizọs adịkwaghị ejegharị n’ihu ọha+ n’etiti ndị Juu,+ kama ọ hapụrụ ebe ahụ gaa n’obodo dị nso n’ala ịkpa, banye n’otu obodo a na-akpọ Ifrem.+ Ya na ndị na-eso ụzọ ya wee nọrọ n’ebe ahụ.