-
Jọn 11:56Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
56 Ya mere, ha nọ na-achọ Jizọs, guzokwa gburugburu ụlọ nsọ na-ajụrịtakwa ibe ha, sị: “Gịnị bụ uche unu? Ọ̀ bụ na ọ gaghị abịa ememme a ma ọlị?”
-