Jọn 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ihi na ọ bụ maka ya ka ọtụtụ n’ime ndị Juu ji na-aga n’ebe ahụ ma na-enwe okwukwe n’ebe Jizọs nọ.+
11 n’ihi na ọ bụ maka ya ka ọtụtụ n’ime ndị Juu ji na-aga n’ebe ahụ ma na-enwe okwukwe n’ebe Jizọs nọ.+