Jọn 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú o sina dị, agwawo m unu ihe ndị a, ka ọ ga-abụ, mgbe oge awa ha ruru, unu ga-echeta na m gwara unu ha.+ “Otú ọ dị, agwaghị m unu ihe ndị a na mbụ, n’ihi na mụ na unu nọ. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:4 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 278 Ụlọ Nche,9/1/1990, p. 8
4 Otú o sina dị, agwawo m unu ihe ndị a, ka ọ ga-abụ, mgbe oge awa ha ruru, unu ga-echeta na m gwara unu ha.+ “Otú ọ dị, agwaghị m unu ihe ndị a na mbụ, n’ihi na mụ na unu nọ.