Jọn 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na Nna m n’onwe ya hụrụ unu n’anya nke ukwuu, n’ihi na unu hụrụ m n’anya nke ukwuu,+ unu ekwerewokwa na m bịara dị ka onye nnọchiteanya nke Nna m.+
27 N’ihi na Nna m n’onwe ya hụrụ unu n’anya nke ukwuu, n’ihi na unu hụrụ m n’anya nke ukwuu,+ unu ekwerewokwa na m bịara dị ka onye nnọchiteanya nke Nna m.+