Jọn 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Judas, onye ga-arara ya nye, makwaara ebe ahụ, n’ihi na Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya zukọrọ n’ebe ahụ ọtụtụ mgbe.+
2 Judas, onye ga-arara ya nye, makwaara ebe ahụ, n’ihi na Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya zukọrọ n’ebe ahụ ọtụtụ mgbe.+