Jọn 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otu n’ime ndị ohu nnukwu onye nchụàjà ahụ, bụ́ onye ikwu nke nwoke ahụ Pita bepụrụ ntị,+ sịrị: “Ọ̀ bụ na mụ ahụghị gị na ya n’ubi ahụ?” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:26 Ụlọ Nche,11/15/1990, p. 8
26 Otu n’ime ndị ohu nnukwu onye nchụàjà ahụ, bụ́ onye ikwu nke nwoke ahụ Pita bepụrụ ntị,+ sịrị: “Ọ̀ bụ na mụ ahụghị gị na ya n’ubi ahụ?”