Jọn 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, ọ gbaara ọsọ bịakwute Saịmọn Pita na onye ọzọ ahụ bụ́ onye na-eso ụzọ Jizọs,+ bụ́ onye Jizọs hụrụ n’anya nke ukwuu, o wee sị ha: “Ha ebupụwo Onyenwe anyị n’ili ncheta ahụ,+ anyị amaghịkwa ebe ha dọbara ya.” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:2 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 304 Ụlọ Nche,11/15/1990, p. 11-12
2 Ya mere, ọ gbaara ọsọ bịakwute Saịmọn Pita na onye ọzọ ahụ bụ́ onye na-eso ụzọ Jizọs,+ bụ́ onye Jizọs hụrụ n’anya nke ukwuu, o wee sị ha: “Ha ebupụwo Onyenwe anyị n’ili ncheta ahụ,+ anyị amaghịkwa ebe ha dọbara ya.”