-
Jọn 20:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Ee, ha abụọ malitere ịgba ọsọ; ma onye ọzọ ahụ bụ́ onye na-eso ụzọ Jizọs gbanahụrụ Pita wee buru ụzọ rute n’ili ncheta ahụ.
-