Jọn 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Saịmọn Pita sokwa ya n’azụ bịarute, wee banye n’ime ili ncheta ahụ. O wee hụ ákwà ozu ndị ahụ wụsa n’ebe ahụ,+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:6 Teta!,1/8/1999, p. 22
6 Saịmọn Pita sokwa ya n’azụ bịarute, wee banye n’ime ili ncheta ahụ. O wee hụ ákwà ozu ndị ahụ wụsa n’ebe ahụ,+