-
Jọn 20:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Ha wee sị ya: “Nwaanyị, gịnị mere i ji na-akwa ákwá?” O wee sị ha: “Ha ebupụwo Onyenwe m, amaghịkwa m ebe ha debere ya.”
-