Jọn 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ụbọchị asatọ gasịrị, ndị na-eso ụzọ ya nọ ọzọ n’ime ụlọ, Tọmọs sokwa ha nọrọ. Jizọs bịara, ọ bụ ezie na a kpọchisịrị ụzọ akpọchi, o guzokwara n’etiti ha wee sị: “Udo dịrị unu.”+
26 Mgbe ụbọchị asatọ gasịrị, ndị na-eso ụzọ ya nọ ọzọ n’ime ụlọ, Tọmọs sokwa ha nọrọ. Jizọs bịara, ọ bụ ezie na a kpọchisịrị ụzọ akpọchi, o guzokwara n’etiti ha wee sị: “Udo dịrị unu.”+