Jọn 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye a bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a, onye dekwara ihe ndị a, anyị makwaara na àmà ọ na-agba bụ eziokwu.+
24 Onye a bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a, onye dekwara ihe ndị a, anyị makwaara na àmà ọ na-agba bụ eziokwu.+