Ọrụ Ndịozi 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O ji ọtụtụ ihe àmà doro anya gosi ha na ya dị ndụ mgbe ọ tasịrị ahụhụ,+ ha hụkwara ya ruo ụbọchị iri anọ, o wee na-ekwu ihe dị iche iche banyere alaeze Chineke.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Ịgba Àmà, p. 15-16
3 O ji ọtụtụ ihe àmà doro anya gosi ha na ya dị ndụ mgbe ọ tasịrị ahụhụ,+ ha hụkwara ya ruo ụbọchị iri anọ, o wee na-ekwu ihe dị iche iche banyere alaeze Chineke.+