Ọrụ Ndịozi 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 (Ya mere, nwoke a ji ụgwọ ọrụ nke ajọ omume+ zụta+ otu ala, o bukwa ụzọ sụọ isi n’ala,+ afọ ya wee gbawaa mee mkpọtụ, eriri afọ ya niile wee wụpụta. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:18 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 290 Ụlọ Nche,7/15/1992, p. 6-712/1/1990, p. 86/1/1990, p. 11
18 (Ya mere, nwoke a ji ụgwọ ọrụ nke ajọ omume+ zụta+ otu ala, o bukwa ụzọ sụọ isi n’ala,+ afọ ya wee gbawaa mee mkpọtụ, eriri afọ ya niile wee wụpụta.