Ọrụ Ndịozi 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha hụkwara ihe ndị dị ka ire ọkụ.+ E kesasịkwara ha, otu dịkwa n’isi onye nke ọ bụla n’ime ha. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:3 Ịgba Àmà, p. 21 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 13-14