Ọrụ Ndịozi 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka ihe si dịrị, e nwere ndị Juu nọ na Jeruselem,+ bụ́ ndị na-asọpụrụ Chineke,+ ndị si ná mba niile dị n’okpuru eluigwe. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:5 Ụlọ Nche,12/1/2015, p. 11 Amụma Aịsaịa II, p. 408-409
5 Dị ka ihe si dịrị, e nwere ndị Juu nọ na Jeruselem,+ bụ́ ndị na-asọpụrụ Chineke,+ ndị si ná mba niile dị n’okpuru eluigwe.