Ọrụ Ndịozi 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nzọpụta adịghịkwa n’onye ọ bụla ọzọ, n’ihi na aha ọzọ+ adịghị n’okpuru eluigwe nke e nyere ụmụ mmadụ, nke a ga-eji zọpụta anyị.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:12 Fee Chineke Ofufe, p. 37-38
12 Nzọpụta adịghịkwa n’onye ọ bụla ọzọ, n’ihi na aha ọzọ+ adịghị n’okpuru eluigwe nke e nyere ụmụ mmadụ, nke a ga-eji zọpụta anyị.”+