Ọrụ Ndịozi 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 na-asị: “Gịnị ka anyị ga-eme ndị a?+ N’ihi na, n’ikwu eziokwu, ha emewo ihe ịrịba ama a maara nke ọma, nke pụtara ìhè n’anya ndị niile bi na Jeruselem;+ anyị apụghịkwa ikwu na ha emeghị ya.
16 na-asị: “Gịnị ka anyị ga-eme ndị a?+ N’ihi na, n’ikwu eziokwu, ha emewo ihe ịrịba ama a maara nke ọma, nke pụtara ìhè n’anya ndị niile bi na Jeruselem;+ anyị apụghịkwa ikwu na ha emeghị ya.