Ọrụ Ndịozi 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ha nụsịrị nke a, ha banyere n’ụlọ nsọ mgbe chi bọrọ ma malite izi ihe. Ma mgbe nnukwu onye nchụàjà ahụ na ndị ha na ya so bịarutere, ha kpọkọrọ Sanhedrin na ìgwè ndị okenye niile nke ụmụ Izrel,+ ha zikwara ozi ka a gaa n’ụlọ nga kpọta ha.
21 Mgbe ha nụsịrị nke a, ha banyere n’ụlọ nsọ mgbe chi bọrọ ma malite izi ihe. Ma mgbe nnukwu onye nchụàjà ahụ na ndị ha na ya so bịarutere, ha kpọkọrọ Sanhedrin na ìgwè ndị okenye niile nke ụmụ Izrel,+ ha zikwara ozi ka a gaa n’ụlọ nga kpọta ha.