Ọrụ Ndịozi 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ napụtakwara ya ná mkpagbu ya niile, meekwa ka o nweta amara na amamihe n’ihu Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ụlọ ya dum.+
10 Ọ napụtakwara ya ná mkpagbu ya niile, meekwa ka o nweta amara na amamihe n’ihu Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ụlọ ya dum.+