Ọrụ Ndịozi 8:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ya mere, mgbe ha gbasịrị àmà nke ọma ma kwuo okwu Jehova, ha gaghachiri Jeruselem, ha wee na-ezisara ọtụtụ obodo nta nke ndị Sameria ozi ọma.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:25 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54
25 Ya mere, mgbe ha gbasịrị àmà nke ọma ma kwuo okwu Jehova, ha gaghachiri Jeruselem, ha wee na-ezisara ọtụtụ obodo nta nke ndị Sameria ozi ọma.+