Ọrụ Ndịozi 8:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mgbe ha si na mmiri ahụ pụta, mmụọ Jehova duuru Filip pụọ ngwa ngwa,+ ọnaozi ahụ ahụghịkwa ya ọzọ, n’ihi na ọ nọgidere na-agara onwe ya na-aṅụrị ọṅụ.
39 Mgbe ha si na mmiri ahụ pụta, mmụọ Jehova duuru Filip pụọ ngwa ngwa,+ ọnaozi ahụ ahụghịkwa ya ọzọ, n’ihi na ọ nọgidere na-agara onwe ya na-aṅụrị ọṅụ.