-
Ọrụ Ndịozi 9:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Ma Ananayas zara, sị: “Onyenwe anyị, anụwo m n’ọnụ ọtụtụ ndị banyere nwoke a, nụkwa ọtụtụ ihe ọjọọ o mere ndị nsọ gị na Jeruselem.
-