-
Ọrụ Ndịozi 9:33Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
33 N’ebe ahụ, ọ hụrụ otu nwoke aha ya bụ Anias, bụ́ onye dina n’ihe ndina ya kemgbe afọ asatọ, n’ihi na ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ.
-