Ọrụ Ndịozi 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ka Pita nọ n’oké mgbagwoju anya n’ime onwe ya banyere ihe ọhụụ ahụ ọ hụrụ pụtara, lee! ndị ikom ahụ Kọnịliọs zipụrụ ajụwo ase ụlọ Saịmọn, ha guzo n’ebe ahụ n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:17 Ịgba Àmà, p. 71
17 Ma ka Pita nọ n’oké mgbagwoju anya n’ime onwe ya banyere ihe ọhụụ ahụ ọ hụrụ pụtara, lee! ndị ikom ahụ Kọnịliọs zipụrụ ajụwo ase ụlọ Saịmọn, ha guzo n’ebe ahụ n’ọnụ ụzọ ámá.+