Ọrụ Ndịozi 10:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 O wee nye iwu ka e mee ha baptizim n’aha Jizọs Kraịst.+ Mgbe ahụ, ha rịọrọ ya ka ọ nọrọ ruo ụbọchị ụfọdụ.
48 O wee nye iwu ka e mee ha baptizim n’aha Jizọs Kraịst.+ Mgbe ahụ, ha rịọrọ ya ka ọ nọrọ ruo ụbọchị ụfọdụ.