Ọrụ Ndịozi 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma, ndịozi na ụmụnna nọ na Judia nụrụ na ndị mba ọzọ+ anatawokwa okwu Chineke.