Ọrụ Ndịozi 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lee! ozugbo ahụ, e nwere ndị ikom atọ guzo n’ihu ụlọ ahụ anyị nọ n’ime ya, ha bụ ndị e si na Sesaria zite ka ha bịakwute m.+
11 Lee! ozugbo ahụ, e nwere ndị ikom atọ guzo n’ihu ụlọ ahụ anyị nọ n’ime ya, ha bụ ndị e si na Sesaria zite ka ha bịakwute m.+