Ọrụ Ndịozi 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, mmụọ nsọ+ gwara m ka m soro ha gawa, n’enweghị obi abụọ ọ bụla. Ma ụmụnna isii ndị a sokwa m gaa, anyị wee banye n’ime ụlọ nwoke ahụ.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:12 Ịgba Àmà, p. 71
12 Ya mere, mmụọ nsọ+ gwara m ka m soro ha gawa, n’enweghị obi abụọ ọ bụla. Ma ụmụnna isii ndị a sokwa m gaa, anyị wee banye n’ime ụlọ nwoke ahụ.+