Ọrụ Ndịozi 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ kọọrọ anyị otú o si hụ mmụọ ozi ka o guzo n’ụlọ ya wee sị: ‘Ziga ndị ikom na Jọpa ka ha gaa kpọọ Saịmọn, onye a na-akpọkwa Pita,+
13 “Ọ kọọrọ anyị otú o si hụ mmụọ ozi ka o guzo n’ụlọ ya wee sị: ‘Ziga ndị ikom na Jọpa ka ha gaa kpọọ Saịmọn, onye a na-akpọkwa Pita,+