Ọrụ Ndịozi 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihe dị ka n’oge ahụ, Herọd bụ́ eze malitere imeso ụfọdụ n’ime ndị nọ n’ọgbakọ mmeso ọjọọ.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:1 Ịgba Àmà, p. 77-78 Ụlọ Nche,4/15/2007, p. 22