Ọrụ Ndịozi 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe o jidere ya, ọ tụbara ya n’ụlọ mkpọrọ,+ nyefee ya n’aka ìgwè ndị agha anọ dị mmadụ anọ anọ bụ́ ndị na-agbanwerịta onwe ha iche ya nche, ebe o bu n’uche ịkpọpụtara ya ndị Juu ma ememme ngabiga gasịa.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:4 Ịgba Àmà, p. 77-78 Ụlọ Nche,1/15/2012, p. 126/1/1990, p. 20
4 Mgbe o jidere ya, ọ tụbara ya n’ụlọ mkpọrọ,+ nyefee ya n’aka ìgwè ndị agha anọ dị mmadụ anọ anọ bụ́ ndị na-agbanwerịta onwe ha iche ya nche, ebe o bu n’uche ịkpọpụtara ya ndị Juu ma ememme ngabiga gasịa.+