Ọrụ Ndịozi 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe Pita ghọtara onwe ya, ọ sịrị: “Ugbu a ka m maara n’ezie na Jehova zitere mmụọ ozi+ ya wee napụta+ m n’aka Herọd nakwa n’ihe niile ndị Juu nọ na-atụ anya ya.”
11 Mgbe Pita ghọtara onwe ya, ọ sịrị: “Ugbu a ka m maara n’ezie na Jehova zitere mmụọ ozi+ ya wee napụta+ m n’aka Herọd nakwa n’ihe niile ndị Juu nọ na-atụ anya ya.”