-
Ọrụ Ndịozi 16:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 N’ụbọchị izu ike, anyị gakwara n’azụ ọnụ ụzọ ámá dị n’akụkụ osimiri, bụ́ ebe anyị chere na e nwere ebe a na-ekpe ekpere; anyị wee nọdụ ala, malite ịgwa ndị inyom gbakọrọ ebe ahụ okwu.
-