-
Ọrụ Ndịozi 17:21Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
21 N’eziokwu, ndị Atens, tinyere ndị mba ọzọ niile bịara ịnọtụ nwa oge n’ebe ahụ adịghị eji oge ezumike ha eme ihe ọzọ ma e wezụga ịkọ ma ọ bụ ige ntị n’ihe ọhụrụ.
-