-
Ọrụ Ndịozi 19:33Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
33 Ha wee jikọọ aka kpọpụta Alegzanda n’ìgwè mmadụ ahụ, ebe ndị Juu na-akwaga ya n’ihu; Alegzanda fekwara aka ma na-achọ ịzara ọnụ ya n’ihu ndị Juu.
-