Ọrụ Ndịozi 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ya mere, ọ bụrụ na Dimitriọs+ na ndị omenkà so ya nwere onye ha na ya sere okwu, e nwere ụbọchị a na-ekpe ikpe,+ e nwekwara ndị na-achị ógbè;+ ha weta ebubo ha na-ebo ibe ha. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:38 Ụlọ Nche,6/15/1990, p. 20
38 Ya mere, ọ bụrụ na Dimitriọs+ na ndị omenkà so ya nwere onye ha na ya sere okwu, e nwere ụbọchị a na-ekpe ikpe,+ e nwekwara ndị na-achị ógbè;+ ha weta ebubo ha na-ebo ibe ha.