Ọrụ Ndịozi 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma mgbe ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko gasịrị,+ anyị banyere n’ụgbọ mmiri na Filipaị wee gawa. Anyị wee gakwuru ha na Troas+ n’ime ụbọchị ise; anyị nọkwara ụbọchị asaa n’ebe ahụ. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:6 Ịgba Àmà, p. 168
6 Ma mgbe ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko gasịrị,+ anyị banyere n’ụgbọ mmiri na Filipaị wee gawa. Anyị wee gakwuru ha na Troas+ n’ime ụbọchị ise; anyị nọkwara ụbọchị asaa n’ebe ahụ.