Ọrụ Ndịozi 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ụbọchị mbụ+ n’izu, mgbe anyị zukọtara iri nri, Pọl malitere ịgwa ha okwu, ebe ọ bụ na ọ ga-apụ n’echi ya; o kwugidere okwu ruo etiti abalị. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:7 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 88 Ụlọ Nche,2/15/1993, p. 294/15/1991, p. 26-27
7 N’ụbọchị mbụ+ n’izu, mgbe anyị zukọtara iri nri, Pọl malitere ịgwa ha okwu, ebe ọ bụ na ọ ga-apụ n’echi ya; o kwugidere okwu ruo etiti abalị.