Ọrụ Ndịozi 20:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 n’ihi na okwu ahụ o kwuru wutere ha karịsịa, ya bụ, na ha agaghị ịhụ ihu ya ọzọ.+ Ha wee duruo+ ya n’ụgbọ mmiri.
38 n’ihi na okwu ahụ o kwuru wutere ha karịsịa, ya bụ, na ha agaghị ịhụ ihu ya ọzọ.+ Ha wee duruo+ ya n’ụgbọ mmiri.