-
Ọrụ Ndịozi 21:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 Kpọrọ ndị ikom+ a gaa ka gị na ha mee onwe unu ka unu dị ọcha dị ka iwu kwuru, kwụọkwa ụgwọ ihe ha mefuru,+ ka e wee kpụọ ha isi.+ Onye ọ bụla ga-esikwa otú a mara na o nweghị ihe dị na asịrị ahụ a kọọrọ ha banyere gị, kama na ị na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị, na gị onwe gị na-edebekwa Iwu ahụ.+
-