Ọrụ Ndịozi 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Banyere ndị kwere ekwe, ndị si n’etiti ndị mba ọzọ, anyị ekpebiwo, anyị ezipụwokwa ozi, na ha kwesịrị izere ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ na ọbara+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ịkwa iko.”+
25 Banyere ndị kwere ekwe, ndị si n’etiti ndị mba ọzọ, anyị ekpebiwo, anyị ezipụwokwa ozi, na ha kwesịrị izere ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ na ọbara+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ịkwa iko.”+