Ọrụ Ndịozi 21:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma mgbe ụbọchị asaa+ ahụ na-aga izu, ozugbo ndị Juu si Eshia hụrụ ya n’ụlọ nsọ, ha malitere ime ka ìgwè mmadụ ahụ dum gbawa aghara,+ ha wee jide ya,
27 Ma mgbe ụbọchị asaa+ ahụ na-aga izu, ozugbo ndị Juu si Eshia hụrụ ya n’ụlọ nsọ, ha malitere ime ka ìgwè mmadụ ahụ dum gbawa aghara,+ ha wee jide ya,