Ọrụ Ndịozi 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe m nọ na-eme ihe ndị a, ha hụrụ m n’ụlọ nsọ+ mgbe m meworo onwe m ka m dị ọcha dị ka iwu kwuru, ma ìgwè mmadụ agbakọtaghị, e nweghịkwa oké aghara. Kama e nwere ndị Juu ụfọdụ ndị si n’ógbè Eshia bịa,
18 Mgbe m nọ na-eme ihe ndị a, ha hụrụ m n’ụlọ nsọ+ mgbe m meworo onwe m ka m dị ọcha dị ka iwu kwuru, ma ìgwè mmadụ agbakọtaghị, e nweghịkwa oké aghara. Kama e nwere ndị Juu ụfọdụ ndị si n’ógbè Eshia bịa,