Ọrụ Ndịozi 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ma e wezụga n’ihe metụtara otu okwu a nke m tiri ná mkpu mgbe m guzo ọtọ n’etiti ha, ‘Ọ bụ n’ihi mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ ka a na-ekpe m ikpe taa n’ihu unu!’”+
21 ma e wezụga n’ihe metụtara otu okwu a nke m tiri ná mkpu mgbe m guzo ọtọ n’etiti ha, ‘Ọ bụ n’ihi mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ ka a na-ekpe m ikpe taa n’ihu unu!’”+