Ọrụ Ndịozi 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma mgbe ndị Juu nọ na-asị ka a ghara ịhapụ m, ọ dịghị ihe ọzọ m maara m ga-eme karịa ịkpọku+ Siza, ma ọ bụghị n’ihi na m nwere ihe ọ bụla m ga-ebo mba m ebubo na ha mere. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:19 Ịgba Àmà, p. 213-214
19 Ma mgbe ndị Juu nọ na-asị ka a ghara ịhapụ m, ọ dịghị ihe ọzọ m maara m ga-eme karịa ịkpọku+ Siza, ma ọ bụghị n’ihi na m nwere ihe ọ bụla m ga-ebo mba m ebubo na ha mere.