Ọrụ Ndịozi 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na obi nke ndị a adịkwaghị anabata ihe, ha ejiriwokwa ntị ha nụ ihe ma ha emeghị ihe ọ bụla, ha emechiwokwa anya ha; ka ha wee ghara iji anya ha hụ ụzọ, gharakwa iji ntị ha nụ ihe ma jiri obi ha ghọta ihe wee chigharịa, ka m wee gwọọ ha.”’+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:27 Ịgba Àmà, p. 215 Amụma Aịsaịa I, p. 100
27 N’ihi na obi nke ndị a adịkwaghị anabata ihe, ha ejiriwokwa ntị ha nụ ihe ma ha emeghị ihe ọ bụla, ha emechiwokwa anya ha; ka ha wee ghara iji anya ha hụ ụzọ, gharakwa iji ntị ha nụ ihe ma jiri obi ha ghọta ihe wee chigharịa, ka m wee gwọọ ha.”’+