Ndị Rom 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ezie na ndị a maara iwu ezi omume nke Chineke nke ọma,+ na ndị na-eme ihe ndị dị otú a kwesịrị ọnwụ,+ ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kamakwa ha na-ekwenyere+ ndị na-eme ha.
32 Ọ bụ ezie na ndị a maara iwu ezi omume nke Chineke nke ọma,+ na ndị na-eme ihe ndị dị otú a kwesịrị ọnwụ,+ ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kamakwa ha na-ekwenyere+ ndị na-eme ha.